Animal Carol by Emeka Nwokedi — Lyrics

Emeka Nwokedi Igbo Christmas Children's songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Anyị gaeje hụ Eze a mụrụ ọhụụ Je hụ Ezenwa Onye n'onye nwa nnem gaedu mu je Je hụ Ezenwa Ologbo Nwa nnem gaedu mu je Je hụ Ezenwa Ologbo beke neli ka ị siri ebe Biko bee ka m kele eze ọma

Download the sheet music

Animal Carol

Animal Carol

By Emeka Nwokedi
Solfa
Igbo
1 page
6 Downloads
Christmas Children's songs Hymns
0 0

More lyrics you may want