Full Lyrics
REFRAIN
Chukwu Mmụọ Nsọ bịa,
bịa,
nduru eligwe bịa,
anyị chọrọ gị o bịa.
VERSE 1
Bịa bịa, bịa bịa, bịa bịa, bịa bịa, bịa bịa, bịa o.
Onye nkasi obi bịa,
Chukwu Mmụọ Nsọ,
biko gbadata,
anyị chọrọ gị.
VERSE 2
Bịa bịa mụnye n'ime anyị
ọkụ nke ifunanya gị.
VERSE 3
Bịa mee ihu ụwa ka ọ dị phụrụ.
Biko bịa, anyị chọrọ gị.