Full Lyrics
REFRAIN
Amuru Ya. Eh! Amuru Ya!
Amuru Ya, Nwa Chineke.
Amuru Ya, Onye nzoput'uwa lee!
N'ulo anumanu k'amuru Ya.
VERSE 1
Geenti! Ndi Nmuozi n'ekwee!
Geenti, n'egwu ha jiri bia.
"Otito diri Chukwu n'elu kach'elu!
N'uwa udo maka ndi obioma."
VERSE 2
Ndi nche aturu no n'im'ohia.
N'im'ohia ebe ha n'eche aturu ha;
Nmuozi Chineke biakwutere ha,
ha wee maba jijiji n'ime obi ha.
VERSE 3
"Atul'egwu!" Nmuozi n'ekwu.
"Eji m ozi bia, ozi oma si n'igwe:
Amuru taata, n'obodo David;
Kristi, Onye nzoputa!"