AMURU NWA KA NWA by Obasi Ihechukwu. D — Lyrics

Obasi Ihechukwu. D Igbo Christmas Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Na Bethlehem ka amuru Na Bethlehem ka amuru Na Bethlehem ka amuru A muru nwa na Bethlehem A muru ya n'ulo anu A muru ya nwa ka nwa Aha ya bu Emmanuel VERSE 1 A muru nwa o, e a muru nwa o A muru nwa o, e a muru nwa o E a muru nwa o, e a muru nwa A muru nwa o, e a muru nwa o E a muru nwa o, ka a muru ya O e a muru nwa, o e a muru nwa Messiah bu eze a nu ma Aga kpo ya Emmanuel Nke putare na Chukwu nonyere VERSE 2 Uwa nile Tibe nu mkpu onu N'a mugo nwa n'ihi na Onye nzoputa Nnayi nweanyi abia Jesu Kristi Kele uwa nile

Download the sheet music

AMURU NWA KA NWA

AMURU NWA KA NWA

By Obasi Ihechukwu. D
Solfa
Igbo
2 pages
3 Downloads
Christmas Hymns
0 0

More lyrics you may want