Full Lyrics
INTRO
Na Bethlehem ka amụrụ
Na Bethlehem ka amụrụ
CHORUS
Amụrụ nwa na Bethlehem
Amụrụ ya n'ụwa nụ
Amụrụ ya nwa ka nwa
Aha ya bụ Emmanuel
VERSE 1
Amụrụ nwa o
Amụrụ nwa o
Amụrụ nwa o
Na Bethlehem ọ bụ
Nwa a nụ ka amụrụ ya
Isaiah buru amụma
Na nwa agbọghọ gaatụrụ ime
Mụta nwa nwoke
A gaakpọ ya Emmanuel
Nke pụtara na Chukwu nọnyere anyị.
VERSE 2
Ụwa niile
Tibe nụ mkpu ọṅụ
N'ihi na amụgoro anyị Kristi
Onye nzọpụta
K'anyị nwebe aṅụrị
N'ihi na ọ bịago
Jesu Kristi
Eze ụwa niile.