Full Lyrics
VERSE 1
Ndị Mmụọ ọma siri n'eluigwe gbadata n'ụwa
mgbe amụrụ Dinwenu
Ha naekwere Ya ukwe.
Ha naekwere Ya ukwe naasị
CHORUS
Alleluia Alleluia
Hossana Hossana Hossana
n'ebe kacha elu dịrị Gị Jesu Kristi
Alleluia Jesu Kristi Alleluia
Alleluia, Alleluia, Alleluia
Hossana Hossana Hossana
n'ebe kacha elu dịrị Nwa Chukwu Jesu Kristi.
Jesu Kristi.
VERSE 2
Ụwa inile soronụ ndị Mmụọ ọma
soronụ ndị Mmụọ ọma soro ndị Mmụọ ọma
kwebere Dinwenu Ukwe dị ọhụrụ
Were n'ụbọ ụbọ ịdị ụtọ
Ụbọ na Ọja kwebere Ya ukwe na asị
VERSE 3
Onye nzọpụta anyị Jesu abiago
Jesu abiago Jesu abiago
Onye nzọpụta anyị Kristi abiago
Kristi abiago
Nwebenụ aṅụrị na Kristi abiago
Jesu abiago nụ n'onwe
ọ biago n'onwe
ọ biago n'onwe Ya n'onwe Ya
Kwebere Ya ukwe naasị
VERSE 4
Otito Otito Otito
Otito Otito dịrị Nna
Onye zitere Gị dịrị Gị Kristi
Eze amụrụ ọhụrụ
Otito Otito Otito dịrị Nna
Onye zitere Gị dịrị Gị
dịkwara Mmụọ Nsọ ebebe
Amen Amen Amen Amen
Amen Amen Amen Amen
Amen Amen Amen Amen