Full Lyrics
REFRAIN
Amara Chukwu ezuworo m'o
Otopuwom n'ikpe omuma
Udo n'onu nkigwe di n'obi m'o
Amara ya ezuworom
Amara ya ezuworom
VERSE 1
Abu kam ji bia, nara ekele noruru Gi
Na m di ndu taa, o bu site n'amara Gi
Na m nweruba, o bu site n'amara Gi
Ihe oma ina eme maramma
Amari na enye na edu anyi
Nara onyinye m'o
Onyinye si n'obi m'o
VERSE 2
Izara m'o mgbe m kporo Gi Chi m'o
Imere k'onwochi wam onu
Were nku Gi kpuchie mo
Nara Onweanyi aja missa k'anyi n'enye Gi
Onyinye anuri k'anyi n'enye
Onyinye ngozi k'anyi n'enye
Nara onyinye m'o
Onyinye si n'obi m'o
VERSE 3
Obi m'o na egoli Chi obioma
Inaghi eri ji, otito k'ineri
Ebube dike, onye kam bu i n'echere m'o
Onu m buru so onu
Ozughi inye Gi ekele
Ahu m buru so onu
Ozughi inye Gi otito
Nara onyinye m'o
Onyinye si n'obi m'o