Full Lyrics
SECTION A
N'ko bamesomaya chi gaeji o chi gaabọ
Amara ya a ga m akọ ole de ghara ole
Bara ụba n'ebe m nọ
Ewo a ga m akọ ole ghara ole
SECTION B
Ihe ọ naemere mu o
Bara ụba
Ifunanya Chineke erika
Amarachukwu bara ụba n'ebe m nọ
Ifunanya Chineke erika
Amara ya n'edu mu n'ụtụtụ, n'ehihie, n'abalị
Ọ bara ụba n'ebe m nọ
Amara ya n'edu mu n'ụtụtụ, n'ehihie, n'abalị
Amara ya, amara ya, amara ya, amara ya
SECTION C (SOLO)
Ebube, ebube, ewo
Ụzọ n'adị ọha gaaga
Ka Chukwu mere ka ọ gaba were were
Ọrịa n'ekweghị ngwọta
Ka Chukwu gwọrọ m o
Nwa n'ekweghị mmụta
Ka Chukwu mere kam nweta after nine months
Ọ bụ n'ekweghị nnweta
Ka Chukwu mere kam nweta n'obodo a
Akụ n'ụba, akụ n'ụba, akụ n'ụba n'ike m o
Akụ n'ụba, akụ n'ụba, akụ n'ụba n'ike m o
Amen, amen, amen