Full Lyrics
REFRAIN
Alleluia Onyemmeriemeri wo
Alleluia ike ọnwụ adawomba
Onyemmeriemeri wo
Messiah ebi ni wo
VERSE 1
Alleluia ọkpara Chineke emeriwo
Jesu emerigo leenu ike ọnwụ adawo n'ala
Jesu emeriwo ike ọnwụ.
VERSE 2
Alleluia Jesu Kristi achịbawo
Ndị gag'ije n'ọchịchịrị ga ahụ ihe ọzọ
Jesu emeriwo ike ọnwụ.
VERSE 3
Alleluia onye nzọpụta ụwa emeriwo
Etu o si kwuo k'o siri mee n'ụbọchị nke atọ
Jesu emeriwo ike ọnwụ.
VERSE 4
Alleluia Jesu Kristi emeriwo
Akwamgbochi eke waala mmehie magwụla maka na
Jesu emeriwo ike ọnwụ.