Full Lyrics
INTRO
Alleluia
Nwebe aṅụrị
Jesu emerigo
Ọ kunigo n'ọnwụ
ọnwụ ọnwụ ọnwụ ọnwụ
ọnwụ ntoo o o
Jesu emerigo n'otito
REFRAIN
Nwebe nu ọṅụ na Kristi emerigo
VERSE 1
Ụwa nile
Nwe b'aṅụrị
VERSE 2
Ọ kunigo
n'ike n'otito
VERSE 3
Ọ gara n'ili
Kulite ndi nwụrọnwụ
VERSE 4
Ọ bu Dinwenu
Ya nwa nwe ndụ