Full Lyrics
CHORUS
Alleluia o biliwo
O biliwo
Jesu a kpogburu n'elu obe
O nyenmeri
Alleluia o biliwo
N'ezie o biliwo
O biliwo o biliwo o biliwo
Jesu a kpogburu n'elu obe
O nyenmeri
VERSE 1
Nụzụ tụ
Ka ụmụ nwanyị jere n'ili te ude n'ahụ Jesu
Mmụọ ozi si n'igwe gbadata n'ili wee sị ha na obiliwo
VERSE 2
Mary n'ebá kwa n'achọ d'Ijesu
Mary n'akwụbarị ebe niri Jesu mgbe o zutere Dinwenu
VERSE 3
Mary emetụkwam aka n'ihi na
Akabeghị m wee jekwuru Nna m
Gaba zia gwa ụmụnne m ka ha gaba na Galili
Ebe ahụ ka ha gaanọ gosi ha nwe m
Gosi ha nwe m nụ
VERSE 4
Alleluia Onye nwe m ebiliwo
Kristi Onye nmeri
Dike na dimkpa
Omenriike onwu
Omeri riko chichi
Peter ahụgoya
Nd'ụmụazụ hụrụ ya
Di nwanne m kwe