Alleluia Jesu onye mmeri ebiliwo by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Easter Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Alleluia, O biliwo Jesu akpọgburu n'elu obe Alleluia, O biliwo Jesu akpọgburu n'elu obe O biliwo, Onye mmeri O biliwo, Onye mmeri N'ụz' ụtụtụ ka ụmụ nwaanyị je n'ili ichete ahụ Jesu Mmụọma n'igwe gbadata n'ili wee sị kwa na achọ ahụ Jesu Mary na kwugharị ebe n'ili mgbe Ọ zutere Dinwenu Mary emetụkwana m aka n'ihi na akaro m jekwuru Nnam gabazia gwa ụmụ nnam ka ha gaba na Galili ebe ahụ ka ha ga anọ gosi ha onwe m Onye mmeri ebiliwo Ọ bụ Dike n'agha Dike na dimkpa Mary ahụgo ya, Peter ahụ ya, Thomas ekwelugo

Download the sheet music

Alleluia Jesu onye mmeri ebiliwo

Alleluia Jesu onye mmeri ebiliwo

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
2 pages
1 Downloads
Easter Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want