Full Lyrics
Akua maka Nwannem
Akua maka ubaamaka
Ndi chineke gozi ri ya chet' ogbenye doo
Onye chineke gozi ri ya nwa chet' ogbenye doo
I chet' ogo nu'nwa hiaragi ta n'uwa
Ya si chukwu doo
I were añuri bia kele chukwu
Onye kere gi
Okwa chineke nna bu ya nyere gi a ku n'uba
Cheta kwa na chineke n'a hugi
mgbi dikanw'ogbe
I eluwa n'agba gha
Oyumn'ya iche'ro go nagu guni yi n'ezie
Okwa chineke nna bu ya ga anaragi ya m'ochoo
Nnen'm ybe i ne nyere ogbenye aka
n'o bi omankein'e
Um'aybenye chetakwu na chine ke y'a yozi yi elinwa
A kua bata nwa nnem
I wee che'ro chukwu