AJA MISSA AGWUSIGO by Chima Kenneth C — Lyrics

Chima Kenneth C Igbo Recessional / Dismissal Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Ndị otu Kristi, k'anyị naba nụ o, n'aja missa gwụsịgo. Ekele dịrị Chukwu. K'anyị gaba nụ o, Ozi ọma eh, Ozi ọma nke Chukwu, Ozi nke udo. K'anyị jee nụ na mba niile, ga gbasa ozi ọma. [VERSE 1] Anyị bụ ihe nk'ụwa, K'anyị jee nụ gosi pụta mba niile, ihe n'eziokwu nke ala eze Chineke. [VERSE 2] Aja missa bụ aja ekele, K'anyị jee kele Chukwu. Ezi Nna Onye hụrụ ụwa n'anya, Onye jiri ọbara ya, Were zi t'otu nwa ya o huru n'anya, ezi nwa atụrụ, Onye mere anyị ụmụ Chukwu, Ada na Ọkpara eze. [VERSE 3] Otito dịrị Chukwu Nna, Otito dịrị Chukwu Nwa, Otito dịrị Mụọ Nsọ, Ise.

Download the sheet music

AJA MISSA AGWUSIGO

AJA MISSA AGWUSIGO

By Chima Kenneth C
Solfa
Igbo
3 pages
1 Downloads
Recessional / Dismissal Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want