AJA DI ASO by Fred V. C. Uche — Lyrics

Fred V. C. Uche Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Aja dị nsọ, Aja dị okb' ọnụ k'ụmụ Chineke n'achụrụ Chukwu. Aja anyị n'achụrụ Chukwu b'onwe anyị, Ahụ na mkpụrụ obi anyị, Nara, Nna, nara, Nar' onyinye ụmụ Gị nara aja dị nsọ. VERSE 1 Anyị ekele Gị mak' ọgọ Gị nile Chukwu biko nar' aja nara ụmụ Gị gọzie. Anyị ekele Gị maka afọma Gị Anyị ekele Gị Nna maka ngọzi Gị VERSE 2 Anyị enyeg' nsọpụrụ na otito kach' elu Anyị edo' Gị ebube Nna, Onye kach' elu Anyị ebunye Gị iko nsọ, biko nara ya. VERSE 3 Anyị arịọ Gị mgbaghara njọ anyị Anyị arịọ Gị ebere n'obodo anyị Anyị arịọ Gị gratia na ngọzi nile.

Download the sheet music

AJA DI ASO

AJA DI ASO

By Fred V. C. Uche
Solfa
Igbo
1 page
5 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want