AHURUM MMIRI, VIDI AQUAM by Emma. Umeobieri — Lyrics

Emma. Umeobieri Igbo Easter Hymns Baptism Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Ahụrụ m mmiri si n'akụkụ aka nri n'ụlọ nsọ n'awụpụta Alleluia Ndị nile mmiri ahụ metụtara azọpụtara ha n'ekwo Alleluia, Alleluia, Alleluia. VERSE 1 Onyenụ Dinwenụ ekene N'ihi na Ọ dị mma Ihunanya Ya dị ebegede okpu n'adịgide ebebe. VERSE 2 Ka Israel kwuesi Ihunanya Ya dị ebegede okpu n'adịgide ebebe. VERSE 3 Kwezin'ụlọ Aron kwuesi Ihunanya Ya dị ebegede okpu n'adịgide ebebe. VERSE 4 Ka ndị n'atụ Mmụọ Nsọ egwu kwuesi Ihunanya Ya dị ebegede okpu n'adịgide ebebe.

Download the sheet music

AHURUM MMIRI, VIDI AQUAM

AHURUM MMIRI, VIDI AQUAM

By Emma. Umeobieri
Solfa
Igbo
1 page
1 Downloads
Easter Hymns Baptism Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want