Full Lyrics
VERSE 1
Njọ m sịrị na m agaghị emezi
Ka m n'ahụtọ nwe m na ya,
Oge niile n'ụbọchị niile
N'agbasi mbọ ike ka m bie
Mmụọ m kwere kwe
Mana ahụ m adịghị ike
Ezigbo m makana
CHORUS
Ahụ m adịghị ike
Ahụ m adịghị ike
Biko Jesu nyere nụ m aka
Ahụ m adịghị ike
Biko Jesu nyere nụ m aka doo
Ka m mee uche gị.
VERSE 2
Ihụtọn d'ụwa n'emegiarizi mu anya m
N'ekewapụzio nwe m n'ebinọ
Chukwu gbaghara m
Biko Nna ekwela
Nna ekwela ka ụtọ ndụ kpagbuo mkpụrụ obi m o
Ezi Chukwu makana
VERSE 3
Ị nwụrụ ọnwụ n'elu obe
Maka njọ m o
Ọ kwa ka m nwe ndụ k'ị jiri nwụọ
Nye m amara gị Nna
Ka ngwụlụ m e njọ belata
Onye ezi omume nnsuru n'ihi ndi ajọ omume