Full Lyrics
Nwatụrụ Chineke, onye n'ekpochapụ njọ nk'ụwa.
Nwatụrụ Chineke, onye n'ekpochapụ njọ nk'ụwa.
FIRST & SECOND TIME
O mee r'anyị ebere, mee r'anyị ebere.
O mee r'anyị ebere, mee r'anyị ebere.
THIRD TIME
O nye ny'anyị udo, nye ny'anyị udo.
O nye ny'anyị udo, nye ny'anyị udo.