Full Lyrics
VERSE 1
Chukwunna nara nara nụ
O minye'anti n'ente gị eh maka
Ihe ọma ihe ọma ihe ọ m'i ne mere m oo
O juru m a nya a gam'a
Kodiote gharo de chukwun' na nare ke le
Ihe ọ m'i ne mere m oo
Chineke mu bu agidigba O
Ihe ọma ihe ọma ihe ọ m'i ne mere m oo
O juru m a nya agidigba agidigba agidigba
Otua ka Chineke mu ha agidigba O
O tua ka Chineke mu ha agidigba O
Agidigba agidigba agidigba a gidi gbeh agidigba O
Oh agidigba O
Gba agidigba agidigba O
Otua ka Chineke mu ha agidigba O
VERSE 2
Chukwunna nara, otito l'anti n'ente gị eh maka
Aga'ma kodiote gharo'de Onte'eze narofifo