Aga M Eto Gi by Chidi Ezeigwe — Lyrics

Chidi Ezeigwe Igbo Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Aga m aga m, aga m eto gị O Chineke N'ụlọ nsọ gị n'ihi n'ị zọpụtara m o. VERSE 1 Aga m eto gị O Chineke n'ihi n'ị zọpụtala m I kweghị ka ndị iro m merie m O Chineke ị zọpụtala m N'ụla mmụọ, ọ bụ naanị m ka ị zọpụtara n'ọnwụ nwụrụ. VERSE 2 Unu ndị niile kwụdosiri ike na Chineke kuo ọnụ egwu Cheta nụ ịdị asọ ya kuo nụ egwu Ma too nụ aha ya kuo nụ egwu. VERSE 3 Iwe Chineke anaghị ete aka, amara ya n'adịgide N'oge abalị ịkwa akwa n'adị, amara ya n'adịgide Ma, ka chi bọrọ añụrị n'adị, amara ya n'adịgide.

Download the sheet music

Aga M Eto Gi

Aga M Eto Gi

By Chidi Ezeigwe
Solfa
Igbo
2 pages
3 Downloads
Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want