Achicha n'enye Ndu by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Communion Hymns Eucharistic songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Jesu Kristi achịcha n'enye ndụ Jesu Kristi achịcha n'enye ndụ Nye anyị agụụ ịnata gị n'uju K'ị nye anyị nri ụbọchị iri Kpughere anyị onwe gị K'achịcha nke ndụ ebighịebi, ebighịebi Ndụ ebighịebi. VERSE 1 Ị nyeguru ndị agụụ naagụ afọ Kpororiri ndị agụụ rijuo afọ Ogbe achịcha ise n'azụ abụọ Ka i jiri zụọ, zụru puku mmadụ ise O Kristi Nna, ndị ogbenye. VERSE 2 Ọ bụghị chọna nindụ dị n'achịcha Kama ọ bụ ịnata achịcha nke ndụ Onye k'anyị geso? Onye Onyenweanyị? Ị nwere ozi nke ndụ ebighịebi. VERSE 3 Mgbe ị hụrụ igwe mmadụ ahụ Ndị agụụ naagụ s'ike Ị gwara ndị n'esuzo gị Ka ha nye ha ihe ka ha rie Nye ha ihe ka ha rie. VERSE 4 Onye nwe anyị Jesu Kristi Achịcha nke ndụ ebighịebi Mee ka anyị leba ụmụnne anyị Achịcha nke ndụ ebighịebi Mee ka anyị nye ha ihe ka ha rie Achịcha nke ndụ ebighịebi Dịka ị si akụzi n'ime Eucha...

Download the sheet music

Achicha n'enye Ndu

Achicha n'enye Ndu

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
4 pages
8 Downloads
Communion Hymns Eucharistic songs Hymns
0 0

More lyrics you may want