Achicha n'enye Ndu - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
7 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

Achicha n'enye Ndu by Jude Nnam — Lyrics

REFRAIN Jesu Kristi achịcha n'enye ndụ Jesu Kristi achịcha n'enye ndụ Nye anyị agụụ ịnata gị n'uju K'ị nye anyị nri ụbọchị iri Kpughere anyị onwe gị K'achịcha nke ndụ ebighịebi, ebighịebi Ndụ ebighịebi. VERSE 1 Ị nyeguru ndị agụụ naagụ afọ Kpororiri ndị agụụ rijuo afọ Ogbe achịcha ise n'azụ abụọ Ka i jiri zụọ, zụru puku mmadụ ise O Kristi Nna, ndị ogbenye. VERSE 2 Ọ bụghị chọna nindụ dị n'achịcha Kama ọ bụ ịnata achịcha nke ndụ
Read full lyrics

About Achicha n'enye Ndu

"Achicha n'enye Ndu" is a reverent Communion hymn by Jude Nnam that draws the choir and congregation into the mystery of the Eucharist. The title evokes the bread that gives life, and the song connects the biblical miracle of the feeding of the five thousand with the spiritual nourishment we receive at the altar.

When we sing this during the Liturgy of the Eucharist, the verses remind us of Christ's compassion for the hungry crowd—multiplying five loaves and two fish to feed thousands. It is a powerful moment in the Mass, as the lyrics transition from that physical miracle to the spiritual reality of Jesus offering Himself as the eternal bread of life. The melody carries a gentle flow that encourages a prayerful atmosphere as people process to receive Communion.

The final verses challenge us to look outward, asking us to care for our brothers and sisters just as Christ taught us. It is a piece that not only deepens our reverence for the Blessed Sacrament but also calls us to be the hands of Christ, feeding those who hunger around us.