Abu Umu Zayon by Charles Onwubuya — Lyrics

Charles Onwubuya Igbo Advent Hymns Anthems Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[UNISON] Chukwu, Chukwu, Chukwu, Chukwu dike! Ibu dike dike dike n'agha Chukwu, Chukwu, Chukwu, Chukwu dike! Dike n'agha Nye ya ekele otito ọjịja mbulie N'ọbụ Dinwenu, n'ọbụ Chukw'igwe, n'ọbụ ọkaka n'ọbụ Ọkaka Ka o nye ya ekele ka n'ọbụ omemma ah K'anyi je nu Zayọn, Zayọn, Zayọn, k'anyi je nu Zayọn, Zayọn, Zayọn! Zayọn obodo ọma Zayọn! Zayọn! obodo ọma Aga m'esondi Mụọzi nk'Igwe bụ abụ mmeri Aga m'esondi Mụọzi nk'Igwe bụ abụ n'enu ugwu Zayọn! Abụ mmeri abụ mmeri nkwa! onye ne n'anya n'azụ Abụ mmeri abụ mmeri ije! onye ne n'anya n'azụ a ga m'eha! ehe! oh! aha! ehe! Zayọn! Zayọn! Zayọn obodo ọma [ALTO / MEZZOSOPRANO SOLO] Zayọn obodo ọma Zayọn! Zayọn! Zayọn obodo ọma, obodo ọma, obodo Kwe b'Alleluya! Kwe b'Alleluya! Kwe b'Alleluya! Kwe b'Alleluya! Kwe b'Alleluya! Zayọn anyị bụ Naijiria ezigb'obodo Chukwu telu mmanụ Soro mu tobe Chineke nna mak'obodo anyị adịgo mma Alleluya! Alleluya! Alleluya! Alleluya! [MALE CHORUS] Kwango! Kwango! odogw'eze abata go nkwa! Odogw'eze abata go Chukw'eze abata go nu Chukw'eze abata go Chukw'eze abịa Igwe! [SOLO] Nna anyị nọzi n'en'ugwu a biko mep'ọnụzọ eligwe ugbua Kam mili En'igwe wụs'anyị n'ahụ o Igwe! N'aha Jisos k'anyi rịọkpe Amen.

Download the sheet music

Abu Umu Zayon

Abu Umu Zayon

By Charles Onwubuya
Solfa
Igbo
5 pages
4 Downloads
Advent Hymns Anthems Hymns
0 0

More lyrics you may want