Full Lyrics
[CHORUS]
Mgbe m kpọrọ gị Chineke Nna ịnụrụ nụ m o
Mgbe m kpọrọ kwuo ị bụ Chi naaza ekpere
Nya ka m jiri ekwe gị Ọkaka n'ihe ọma niile ị meere m o
Oseburụwa ọnụ m apụghị ịkọchasị ya O Chineke
Ka m gaefe ndụ m niile naarọ otito
[VERSE 1]
Mgbe anyị naeje anya mmiri ka anyị ji agha mkpụrụ
Anyị naabatazi ọchị juru anyị ọnụ
Ọ bụ gịnị ka ndị nche naeme n'ewezuga Chukwu?
K'eji di ndu lomo arapu lamo
Kwe Ọkaka nara otito
[VERSE 2]
Nye ya ekele ekele, abụ otito
Lee ekele, abụ otito
Ka anyị bulie ya elu
Ka anyị bulie ya elu