Full Lyrics
REFRAIN
Chukwu lee m na be gị o,
Abịara m inye gị ekele,
Ma nara ngọzi.
VERSE 1
Ekele ọma ka m gaenye Nke mu Chukwu,
Otito ọma ka m gaenye gị,
Maka n'ọ bụ gị kere anyị.
VERSE 2
Bata nụ ka anyị kpo isiala nye ya,
Maka n'ọ naemere gị m,
Ka anyị gbuo ikpere n'ihu ya,
Were nara mara ya kele nụ ya.
VERSE 3
Ma kedu onye nwere ike ịbịa,
Were nara mara n'ihu Chukwu,
Ọ bụ onye dị umeala,
Na onye nwere obi ọcha.