YUKARISTIA ACHICHA NA-ENYE NDU by Kelvin Chinonso Anozie — Lyrics

Kelvin Chinonso Anozie Igbo Communion Hymns Eucharistic songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[INTRO] K'obi m n'achọ, k'obi m n'achọ Nwet' ezumike Agụụ gị n'agụ m ọkpụrụ obi m o Jesu Kristi achịcha n'enye ndụ [SECTION A] Dinwenu bata Jesu Achịcha n'enye ndụ bata Sọ gị bụ ụzọ eziokwu na ndụ Jesu Yukaristia nri ndị nsọ Nri ọma Jesu agụụ gị n'agụ m o bata Nye mụ ndụ n'uju [SECTION B] Ka ha nọ na nri anyasị Jesu weez' achịcha nye sị ha Nara nụ m rie nke a bụ ahụ m o O si ha mebe nụ nke a na ncheta nke ya O si ha nụọ n'ọbụ ọbara ya O si ha mebe nụ nke a na ncheta nke ya [SECTION C] Ugbor' ugboro ka Jesu na azụ anyị nri Site na Yukaristia achịcha n'enye ndụ Mbe nke ndụ ebeebe nri ọma nke si n'igwe Yukaristia n'ebe na ta agụụ ori Wara wara nke njọ [REFRAIN] Nnọọ Jesu n'ime obi m nnọọ Kristi nnọọ achịcha n'enye ndụ Nri ọma si n'igwe Bata nye mụ ndụ bata nye m'ihe Udo nke obi mee m ka m dịa sọ Jesu Nye m'amara gị o Nwa atụrụ egburegbu Nwa atụrụ e jiri chụ aja k'anyị wee nwee ndụ n'uju Nnọọ Jesu n'ime obi m Zubam kpụrụ obi m Ka m nwee ndụ n'uju

Download the sheet music

YUKARISTIA ACHICHA NA-ENYE NDU

YUKARISTIA ACHICHA NA-ENYE NDU

By Kelvin Chinonso Anozie
Solfa
Igbo
2 pages
2 Downloads
Communion Hymns Eucharistic songs Hymns
0 0

More lyrics you may want