Full Lyrics
CHORUS
Ezigbo dim o, eh di mu o, ma ọ bụ mu o
Chukwu ejikọga anyị, anyị enweghịzi nke ụwa
Anyị abụrụgo ofu, anyị enweghịzi nke ụwa
Kpọrọ m laba n'anyị enweghịzi nke ụwa
VERSE 1
Ihe Chukwu jikọrọnụ, mmadụ ekewala ya
Chukwu ejikọga anyị o, ekele dịrị Chukwu mu o
VERSE 2
Ahapụgo mu o, nne na nna mu o, ikwu n'ibe mu o
Gbakọọ taa gị, di mu o
Ma enyem gị obi mu o, etiwakwala obi mu o
Matana ị ha abụ di mere mu o, onweghị k'ị mere ya
VERSE 3
Ụwa niile anatago n'anyị enweghịzi nke ụwa
Ndị asị n'akabazie anyị, enweghịzi nke ụwa
N'ahụ ike n'ahụ nwa na anyị enweghịzi nke ụwa
N'ọgaranya na n'ogbenye anyị enweghịzi nke ụwa
Chineke mu o duru anyị laba
Gọzie anyị o, anyị enweghịzi nke ụwa