Uwa Mmebi by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo English Lenten Hymns Anthems Prayer Sacred songs Solfa notation

Full Lyrics

Ihe isike, ọ karịala! Ewo; Agụ u, O ti nwata n'ihunne ya. O gịnị k'anyị g'eme o! Chineke zọbanyị maka da Onyeagwụla n'ugu n'ewei ụwa kungungwa. Ọ bụrụ mgbagbu nụ n'agha, ọ jara kwaa nyị a mume maka n'ebere Chukwu g'ebutu zọ n'edug'anyị dik'o siri mee mgbe anyị jeru agha Biafra, afọg tọ, gbarinwa chasi. Ọ bụ nanị gị ụ k'anarịa? mba, Ajọ ma sokwa nime ya. Ndi anyị nọ n'asịa nke Otu nime ha mbu, bụ n'ezie Obiri n'ajọcha. I chere n'a ọ gwụsigọ? Ewo Chimo! A ga kọdugle n'ụwa kọ mọkọ ga menye gị azụ maka n'asịsịm Oru ọ nụrịakwa dọghịd O nụrịakwakarịgọ! O nụrịarịaghị arịa nụrịọ O nụrịam gbrede. Ụmụ aka! Jụ'ebe nile. U ka gwụla nụ, Iya! Kedụ isi ya. Okenye n'anụrị, Ikolo n'anụrị, Agbọghọ n'anụrị eeh! Kedụ isi ya eeh! Ụmụnnem Anyị toruto! Chukwu jịnọkwa ya? wetu obi inugọ, ewo ọ n'agwụngwụ, Ewo Chetakwa elu wa buọlili. Bik'ụmụ wa, eg'ụwa ọ n'agwụagwụ? Ewo Chetakwa elu wa buọlili. Ụmụwa jiri nwayọ k'ofe rọrọrọ zuor'anyịnri, ewo, Che ta kwa, eluwa buọlili. Ihe n'eme anyị sịkwa nyị n'anya Ka anyị akpọtugọ iwe Chineke site n'ọmụma nyị; Kpatarọ nkụahụhụ Ngwere pụtarabadam, Pamparam param. tidibedi teerem. Nwanne were nwanne ya gwọ r'ọgwụ, Kpawegọ Agwọ ọ'elozi be ya eluwa uhughụla nụ. Nwannem Kedu Kwanu ma kandioji egbeaga Onye nụrịhe b'ayọzi biko ebe ọma Kpụ n'ala. Kedụ Kwanụ maka Okwiko eeh Nwanne atmazi kwa nwanne ya ọ'eluwa lee, Ụmụọkọrọ d'ụmụagbọghọ jizi pemer'ube ha ọ jị Nwaanyị nọ na di amakwa ghị na ya nọ na di, uka gwụla nụ o! O, uk'agwụla nụ. Kedụ Kwanụ maka ndikegchi ewo, ụmụwa dọ chi di n'aka? Ha ahịnye l'anyajụ ọ'anya, ha chinye l'anyasị ndọ ndi nọ n'ọdụ n'azọ akpa ha. Ndi ọgaranya n'eriju afọ, ụmụ ogbenye n'ahụjụ anya. O nigeria chegharịa ihe g'adịrị anyị mma, ọbụru n'anyị g'echeta Chukwu. ee! Ihe g'adịrị anyị mma K'anyị cheta n'e gọ hụmgbaggụmụiọ ma ma K'anyị cheta n'ọ dịhị chi sị Waka Chukwu werobia. Akụm k'anyị se k'anyị hụmụ n'ihi he gịnị anyị jị esi hụ enwegọ K'anyị hịrị ụmụ g'anyị n'anya, n'ọ bụ nụmụ ya maka Chukwu, ebikụ ụmụnnem tinụ a nụgọ, Chegharịa nụ o nụ nnem, Ihe g'adịrị, O nigeria chegharịa, Ihe g'adịrị anyị mma. Is it one? Na ga eke ya mma!

Download the sheet music

Uwa Mmebi

Uwa Mmebi

By Jude Nnam
Solfa
Igbo, English
4 pages
3 Downloads
Lenten Hymns Anthems Prayer Sacred songs
0 0

More lyrics you may want