Full Lyrics
REFRAIN
Aja, Aja Misa, Aja ahunyebara Jesu Kristi, ehunyere Chukwu maka ndi di ndu na ndi nwur'anwu, umu chukwu ka'nyi were nu obi anyi niile sonye n'emume aja di nso. Chukwu n'elu igwe, n'ugwu Calvary, ebe o jiri obara Ya n'enweghi atutu sacha njo anyi, umu Chukwu, umu Chukwu ka'nyi were nu obi anyi niile sonye n'emume aja di nso.
VERSE 1
O bu aja ahu Jesu Kristi jiri onwe Ya chuo n'elu igwe, n'ugwu Calvary, ebe o jiri obara Ya n'enweghi atutu sacha njo anyi, umu Chukwu, umu Chukwu ka'nyi were nu obi anyi niile sonye n'emume aja di nso.
VERSE 2
Aja anyi na ehunyere so oso Chukwu iji gozi na so Ya n'Oseburuwa nke ihe niile, we bekelee Ya mak'otito Ya, anyi na esikwa na Ya anata grasi a na ngozi ozo ga site na Jesu Kristi.
VERSE 3
O bu emume ihunanya Chukwu, ihunanya Chukwu di omimi, na Chineke nyere otu Nwa Ya huomiru ka o buru ihe aja maka mmadu kpafuru na njo, ka mmadu wee si n'onwu Nwa Ya n'elu obele nwetakwa ndu.
VERSE 4
Nime nwa Onwenwa anyi Jesu Kristi, aja di nso Jesu, o g'e nyekwanyi Anyi omuo Ya nrioma nrioma, hu n'obara Ya n'udi achicha na mmanya nrioma, n'enyendu ebighiebi n'enyendu, achicha nke eligwe Achicha di ndu si n'igwe umu Chineke g'eri.
CHORUS
Nye Chineke onyinye dimma, Chukwu nye Chineke onyinye dimma, were ihe dimma, kelee Chineke Onye ker' uwa.