UMU CHUKWU, SONYE N'AJA MISA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
7 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Umeh P. N
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

UMU CHUKWU, SONYE N'AJA MISA by Umeh P. N — Lyrics

REFRAIN Aja, Aja Misa, Aja ahunyebara Jesu Kristi, ehunyere Chukwu maka ndi di ndu na ndi nwur'anwu, umu chukwu ka'nyi were nu obi anyi niile sonye n'emume aja di nso. Chukwu n'elu igwe, n'ugwu Calvary, ebe o jiri obara Ya n'enweghi atutu sacha njo anyi, umu Chukwu, umu Chukwu ka'nyi were nu obi anyi niile sonye n'emume aja di nso. VERSE 1 O bu aja ahu Jesu Kristi jiri onwe Ya chuo n'elu igwe, n'ugwu Calvary, ebe o jiri obara Ya n'enweghi atutu sacha njo anyi, umu Chukwu, umu Chukwu ka'nyi were nu obi anyi niile sonye n'emume aja di nso. VERSE 2 Aja anyi na ehunyere so oso Chukwu iji gozi na so Ya n'Oseburuwa nke ihe niile, we bekelee Ya mak'otito Ya, anyi na esikwa na Ya anata grasi a na ngozi ozo ga site na Jesu Kristi.
Read full lyrics

About UMU CHUKWU, SONYE N'AJA MISA

“Umu Chukwu, Sonye N'Aja Misa” is a profound Igbo Catholic hymn composed by P. N. Umeh, calling the children of God to participate fully in the Holy Sacrifice of the Mass. The title translates to an invitation for the faithful to join in the Eucharistic sacrifice, a central theme that runs deeply through every verse of the piece.

The lyrics reflect on the mystery of the Mass as the very same sacrifice Jesus Christ offered on Mount Calvary. It speaks of the blood shed to wash away sins and the deep, unfathomable love of God who gave His only Son for humanity's redemption. The final verses draw the choir and congregation toward the physical elements of the Eucharist, describing the heavenly bread and wine that give eternal life.

Choirs typically sing this during the Offertory, as the gifts of bread and wine are brought to the altar, or as a communion reflection. Its solemn yet uplifting solfa melody gives the choir loft a chance to lead the parish in a moment of deep reverence, reminding everyone present of the sacredness of the altar and the grace flowing from the Mass.