UGOCHI NYEREM by Anaele Chukwuebuka Romanus F — Lyrics

Anaele Chukwuebuka Romanus F Igbo Celebrations Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Sacred songs Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Onye dị ndụ kele Chineke Chukwu n'eme mma Onye Chukwu gọziri Kele Chineke Chukwu n'eme mma Makana Chineke mewo ho ji buru Chim N'ime ndụm Chineke tuwom ugo mmeri ze INTERLUDE Ugochi nyerem o Mmeri Chi nyerem o Ugochi nyerem o Ngọzi Chim nyerem o REFRAIN Ya kam ji e kwere y'ukw'ọma Ya kam ji e kwere y'ukw'ọma VERSE 1 Chineke n'eme mma eh Ọnụọ chigwa lam ewo VERSE 2 Chineke ihe ọma Chukwu nyerem ndụ eh VERSE 3 Maka nwunye ọma ọ nyerem o Maka ezinụlọm eh VERSE 4 Kanyi kele nu Chineke maka Chukwuebube k'ọ bụ Kanyi kele Isi ny'inke ndụ mak'ihe ọma o mere mo O turu m ugo wee me eze Mana Chineke merem onuo chi Wee nyem mmeri n'ime ọnọdụm niile CHORUS Sekem sekem dim tebe dim Sekem sekem dim tebe dim Sekem sekem dim tebe dim Gba te gwu E gwu Ya kam ji e kwere y'ukw'ọma Ya kam ji e kwere y'ukw'ọma Ya kam ji e kwere y'ukw'ọma

Download the sheet music

UGOCHI NYEREM

UGOCHI NYEREM

By Anaele Chukwuebuka Rom...
Solfa
Igbo
2 pages
1 Downloads
Celebrations Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Sacred songs
0 0

More lyrics you may want