UCHE CHINEKE by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Communion Hymns Hymns Prayer Lenten Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Onyenweanyị meenu k'm uche Gị bu n'ime m, Ka agụụ ị m'uche Gị chuwe m'ụra, Ka m'uche Gị nyewe m afọ ojuju. VERSE 1 Ngozi dị elu naagba k'okirikiri n'ezie, Amara zuru oke n'awa kiyi, na ndụ ha bụ ndị naanabata uche Chineke. VERSE 2 Jesu, Virgin Maria na ndị nsọ nile, mer'uche Nna ha hụjuru anya, mana ha nọzi n'otito ugbu a Nna mee, K'anyị si n'ahụhụ mezuche Gị wee ket'añụrị, añụrị dị ebighebi. VERSE 3 Uche Chukwu, uche Chukwu, uche Chukwu, Ka ndị mụọma mer'uche Gị O! Chineke, na ndị nsọ mer'uche Gị nọruba anyị okirikiri, m'ọbụ ebili ekuwa jiatụa anyị. VERSE 4 Jesu, Onye nri Ya bụ m'uche Nna, riọtara anyị ngozi ime na ịnabata uche Nna, Ka n'ahụhụ Ka n'añụrị.

Download the sheet music

UCHE CHINEKE

UCHE CHINEKE

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
2 pages
47 Downloads
Communion Hymns Hymns Prayer Lenten Hymns
0 0

More lyrics you may want