Full Lyrics
Ụmụ Chineke Nna, bịanụ tobe ya!
Toonụ, too Jesu sọ ya bụ Eze, ọ bụ
Bịanụ, bịanụ k'anyị kene Eze ka Eze,
Toonụ, toonụ Eze sọ ya bụ Eze k'Eze,
Tobenụ ya, toonụ ya toonụ ya sọ ya bụ Eze
K'anyị kene Chineke Nna, Nwa, na Mmụọ Nsọ,
K'anyị kene Chineke Nna, Nwa, na Mmụọ Nsọ
K'anyị kwere Chineke ukwu ukwe ọhụrụ,
K'anyị kwerenụ Chineke ukwe dị mma, ukwe ọhụrụ
Kwerenụ Chi
Bịa kene, bịa jaya mma, k'anyị jaya mma,
Bịa ụmụnne m bịanụ jaya mma
K'anyị tobe Chineke Nna doo, kwerenụ Chineke u
Toonụ bịa toonụ
Chukwu, Chukwu
Obuigwe,
La la la la
Kwe bu tenu egwu ọma
La la la la
Kwe be n'ukwe ọhụrụ
Kwebe, kwebe
Kwebe Alleluia! Kwebe Alleluia!
Alleluia! Alleluia! Alleluia! Alleluia!
Alleluia! Alleluia! Alleluia! Alleluia!
To be Jesu, kene Jesu
Sọ ya bụ Eze k'Eze
Tibe mkpo
Alleluia, Alleluia, Alleluia!
Alleluia! Alleluia! Alleluia! Alleluia!
Kwe benu Alleluia, Alleluia! Alleluia Alleluia! Alleluia, Alleluia
Alleluia! Alleluia! Alleluia! Amen. Alleluia! Alleluia! Alleluia
Alleluia! Kwenu Alleluia! Alleluia! nukwe
be Alleluia, 'lleluia!
be Alleluia, 'lleluia!