Too Chineke N'ebe Nso Ya by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Entrance songs Hymns Celebrations Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Ụwa n'ile too Chineke, tobe Chineke n'ebe nso ya. Chineke Nna n'ebe nso ya, K'anyị jeenụ nye ya efufe, too Chineke Nna n'ebe nso ya, jaa ya mma n'ugwu n'ebe nso ya, nye ya, too ya n'ebe nso ya. Ihe n'ile kere eke dị n'ụwa, too nụ ya. VERSE 1 Ị dị ngọzi, Chineke kere eligwe n'ụwa n'ile, n'ebube dịrị gị. VERSE 2 Ị dị ngọzi, Chineke nke usu n'ile nk'igwe ndị agha, Eze nk'igwe ndị agha. VERSE 3 Ị dị ngọzi, Chineke mere ihe dum n'ụwa n'efu, etito dịrị gị. 1ST TIME ONLY Osebruwa Chineke E!

Download the sheet music

Too Chineke N'ebe Nso Ya

Too Chineke N'ebe Nso Ya

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
1 page
2 Downloads
Entrance songs Hymns Celebrations
0 0

More lyrics you may want