Full Lyrics
[INTRO]
Tọnụ Jehova, unu mba nile
Tọnụ Ya, tọnụ Jehova, unu mba nile
Tọnụ Ya, tọnụ Jehova,
Unu ndị nile d'iche iche,
Tọnụ Jehova, jaa nụ Ya, o
Tọnụ Jehova m o,
Unu mba nile tọnụ Jehova.
[CHORUS]
Tọnụ Jehova, tọnụ Ya
Unu mba nile tọnụ Ya
Tọnụ Jehova, tọnụ Jehova, tọnụ Ya,
Unu mba nile tọnụ Ya e,
Tọnụ Jehova m o,
Unu ndị nile d'iche iche,
Tọnụ Jehova,
Tọnụ Ya, tọnụ Ya, eye, tọnụ Ya, tọnụ Ya,
Jaa nụ Ya, jaa nụ Ya, eye, jaa nụ Ya, jaa nụ Ya.
Jaa nụ Ya, jaa nụ Ya, jaa nụ Ya.
Unu ndị nile d'iche iche,
Jaa nụ Ya mma,
Tọnụ Jehova, tọnụ Jehova.
N'ihi na ebere Ya dị ike,
Ọ dị ike, ọ dị ike nke ukwu n'ahụ anyị;
Eziokwu nke Jehova n'adịru mgbe ebighebi,
N'adịru mgbe ebighebi,
Eziokwu nke Jehova, n'adịru mgbe ebighebi
Tọnụ Ya n'ọ dị ike,
N'ihi na ebere Ya dị ike,
N'ihi na ebere Ya dị ike,
N'ihi na ebere Ya dị ike,
Ọ dị ike, ọ dị ike nke ukwu n'ahụ anyị.
Eziokwu Ya ọzọ, eziokwu nke Jehova
N'adịru mgbe ebighebi,
N'adịru mgbe ebighebi n'o,
N'adịru mgbe ebighebi
Eziokwu nke Jehova, n'adịru mgbe ebighebi,
Tọnụ Jehova, n'adịru mgbe ebighebi
Tọnụ Ya, tọnụ Ya
Tọnụ Ya, tọnụ Ya.
Tọnụ, tọnụ, tọnụ Jehova,
Tọnụ, tọnụ, tọnụ Ya,
Unu mba nile jaa nụ Ya mma,
Jaa nụ, jaa nụ, jaa nụ Jehova mma,
Unu ndị nile d'iche iche, jaa nụ Ya
Jehova, tọnụ Jehova, jaa nụ Ya mma,
Tobe nụ Jehova
Unu mba nile jaa nụ Jehova mma,
Tọnụ Jehova jaa nụ Ya mma
Jaa nụ Ya mma, jaa nụ Ya mma,
Jaa nụ Ya mma, tobe nụ Jehova
Jaa nụ Ya mma, jaa nụ Ya mma,
Tọnụ Jehova jaa nụ Ya mma
Unu mba nile jaa nụ Ya mma.
O e e
Unu ndị nile d'iche iche,
Tọnụ Jehova, jaa nụ Ya mma
Tobe nụ Jehova
N'ihi na ebere Ya dị ike,
Ebere Ya dị ike n'ebere Ya dị ike
Tobe nụ Jehova
Tọnụ Ya, jaa nụ Ya mma,
Jehova, Jehova mma,
Jaa nụ Ya mma tobe nụ Jehova
Tọnụ Jehova, tọnụ Jehova.