Full Lyrics
Tobenu Chukwu, Ụmụ Chineke, Tobenu Chukwu!
K'anyị tobe ya; tonu ya, n'uno Eze ya, tobenu Chukwu.
Oh! Tobenu Chukwu, tobenu Chukwu, tonu ya;
ụmụ nwanne m ụmụ nke ya, tobenu Chukwu, tonu ya.
Tobenu Chukwu, ụmụ Chineke, tobenu Chukwu.
K'anyị tobe ya; Tonu ya n'uno Eze ya.
Tobenu Chukwu tonu ya ụmụ Chineke,
tobenu Chukwu kel'unu tonu ya. Oh!