Tobenu Chukwu by Vincent Ihaza — Lyrics

Vincent Ihaza Igbo Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Tobenu Chukwu! Ụmụ Chineke tobenu Chukwu! K'anyị tobe ya, toonu ya n'ụlọ Eze ya. Tobenu Chukwu. Tobenu Chukwu, tobenu Chukwu, toonu ya. Ụmụ nwanne m, ụmụ nke ya, tobenu Chukwu. Tobenu ya. CODA Tobenu Chukwu, tobenu ya ụmụ Chineke. Tobenu Chukwu, kelenu, tobenu ya, oh...

Download the sheet music

Tobenu Chukwu

Tobenu Chukwu

By Vincent Ihaza
Solfa
Igbo
1 page
1 Downloads
Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want