So Otu Ihe Ka M Na-Ario / Cheta M Onye Nwe M by Izu Marcel Onyeocha — Lyrics

Izu Marcel Onyeocha Igbo Hymns Communion Hymns Lenten Hymns Holy Week Hymns Prayer Solfa notation

Full Lyrics

SO OTU IHE KA M NAARỊỌ REFRAIN So otu ihe ka m naarịọ n'aka Gị nwenụ ka m biri ka m biri n'ụlọ nke Gị nwenụ na mbọsị ndụm niile Dinwenụ bụ ikem na nzọpụta m onye kam g'atụ egwu Dinwenụ bụ ebe mgbaba m onye g'eyi m egwu VERSE 2 Ọ g'ezobe m n'ebe obibi Ya na mbọsị ọgbaghara Ọ g'ezobe m n'ime mkpụkpụ Ya kwubasie m ike ma nkume bụ Dinwenụ VERSE 3 A gam ewere obi aṅụrị na achụ aja n'ụlọ Dinwenụ a ga m ekwu kwe aṅụrị nye Dinwenụ VERSE 4 Otito dịrị Nna na Nwa na Mmụọ Nsọ Nna na Nwa na Mmụọ Nsọ n'ụwa t'ụwa niile CHETA M ONYE NWE M VERSE 1 Cheta m Onye nwe m Achụpụna nw'odibo Gị Cheta m Onye nwe m Chukwu Nna m oo Cheta m Onye nwe m cheta m Onye jiri maka ya taa ahụhụ Cheta VERSE 2 Cheta m Onye nwe m Amara Gị ula kee Gị a ebu n'ili m Cheta m Onye nwe m Onye Ịhụrụ n'anya m'ekwele kam laa n'iyi VERSE 3 Lee obe Kalvary ebe akpọgburu Dinwenụ Lee obe Kalvary VERSE 4 Cheta ebere Gị Oh Dinwenụ Cheta ebere Gị Chukwu Nna m o

Download the sheet music

So Otu Ihe Ka M Na-Ario / Cheta M Onye Nwe M

So Otu Ihe Ka M Na-Ario / Cheta M Onye Nwe M

By Izu Marcel Onyeocha
Solfa
Igbo
4 pages
70 Downloads
Hymns Communion Hymns Lenten Hymns Holy Week Hymns Prayer
0 0

More lyrics you may want