Full Lyrics
Amen, Amen, Amen, Amen.
Ngozi nile, otuto nile,
na amamihe nile, na ekele nile,
na nsọ puru nile,
na ike nile na ume nile.
Ike nile n'ume nile.
Chineke nyio, Chineke nyio,
rue mgbe nile, mgbe nile ebighebi.
Amen, Amen, Amen, Amen.
Ngozi, ngozi, ngozi nile,
ngozi diri Chineke ayi o.
Otuto diri Chineke ayi, Amen, Amen.
Otuto diri Chineke ayi o,
rue mgbe ebighebi.
Amen, Amen, Amen, Amen.
Amamihe nile diri Chineke.
Ekele, ekele nile diri Chineke.
Nsọ puru nile diri Chineke ayi o.
Ike, ike, ike nile,
ume, ume, ume nile.
Ike n'ume diri Chineke ayi o,
mgbe nile ebighebi.
Amen, Amen,
Sinu Amen, mgbe nile.
Ngozi ngozi nile, Sinu Amen.
Otuto otuto mgbe nile, Sinu Amen.
Amamihe nile, Sinu Amen.
Ekele ekele, Sinu Amen.
Ekele nsọ puru na ike n'ume diri Chineke.
Amen, Amen, Amen, Amen.
Ngozi nile o, ekele nile o,
otuto nile diri Chineke ayi o.