Full Lyrics
INTRO
Nsọ, Nsọ, Nsọ, Nsọ,
Nsọ, Nsọ, Nsọ, Nsọ,
Nsọ, Nsọ, Nsọ, Nsọ, Nsọ,
Nsọ, Nsọ, Nsọ, Nsọ, Nsọ, Nsọ, Nsọ.
Oseburuwa Chineke nke igwe ndị agha.
REFRAIN
Nsọ, Nsọ, Nsọ, Nsọ.
VERSE 1
Eluigwe n'ala juputara na ebube Gị.
CHORUS
Hozana, Hozana,
Hozana n'elu kacha elu.
Hozana n'elu kacha elu.
VERSE 2
Ọ dị ngọzi bụ Onye bịara,
Onye bịara n'aha Onyenweanyị.