PSALM 23 by ANAELE CHUKWUEBUKA ROMANUS F — Lyrics

ANAELE CHUKWUEBUKA ROMANUS F Igbo Responsorial Psalms Burial / Funeral Hymns Psalms Solfa notation

Full Lyrics

[REFRAIN] Dinwenu bụ onye nche m, Onwekwaghị ihe m gaachọ. Onye nche m, Onwekwaghị ihe m gaachọ. [VERSE 1] N'ebe ahịhịa ndụ juru e, K'O naenye m ezumike, Ka m wee kutu iku. [VERSE 2] Ọ naedu m n'ụzọ nke kwụ ọtọ, Ọ naemeka aha Ya si mee dị. Ọ bụrụgodu na m naaga n'ọchịchịrị, Egwu ọbụla agaghị atụ m. I ji mkpara m, ọgụ Gị nọrọ m nso, Ọ bụ ha naenye m aṅụrị. [VERSE 3] I ji aka Gị kwadoro m nri, Nri nke gaeri n'ihu ndị iro m. I ji aka Gị tee m ude n'isi, Iko mmanya m ejula n'ọnụ. Iko mmanya m ejula n'ọnụ. [VERSE 4] Ịhụnanya na obi ọma ga naeso m, Ụbọchị nke ndụ m niile. Aga m ebi n'ụlọ nke Chineke ebebe. Aga m ebi n'ụlọ nke Chineke ebebe.

Download the sheet music

PSALM 23

PSALM 23

By ANAELE CHUKWUEBUKA ROM...
Solfa
Igbo
2 pages
3 Downloads
Responsorial Psalms Burial / Funeral Hymns Psalms
0 0

More lyrics you may want