DINWENU BU ONYE NCHEM by John Onyia — Lyrics

John Onyia Igbo Prayer Responsorial Psalms Hymns Communion Hymns Burial / Funeral Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Dinwenu bu onye nchem, Onwekwaghi onwekwaghi onwekwaghi ihe m g'acho. VERSE 1 Dinwenu bu onye nchem, Onwekwaghi onwekwaghi onwekwaghi ihe m g'acho. N'ebe ahihia ndu juru eju ka o naedugum, N'akuku mmiri juru eju wee tinyekwa ndu na mmuo m n'adanaba. VERSE 2 O n'edum n'uzo eziokwu maka aha ya. Oburugodu na m naaga n'etiti ndo nke onwu, Egwu obula agaghi atu m n'ihi na I nonyerem, Were osisi gi na mkpo gi nna kasim obi. VERSE 3 I kwadogorom, I kwadogorom ihe oriri n'ihu ndi irom. I tego isimu ude, iko m ejugo n'onu. VERSE 4 Ebere n'obioma gi ga n'esom ogologo ndu m nile. Agam ebi n'ulo Chineke ebighiebi ebighiebi.

Download the sheet music

DINWENU BU ONYE NCHEM

DINWENU BU ONYE NCHEM

By John Onyia
Solfa
Igbo
2 pages
8 Downloads
Prayer Responsorial Psalms Hymns Communion Hymns Burial / Funeral Hymns
2 0

More lyrics you may want