POST COMMUNION PRAYER (PART 1) by DR. ANAELE ROMANUS F.C — Lyrics
DR. ANAELE ROMANUS F.C IgboCommunion HymnsBenediction & Adoration HymnsPrayerHymns Solfa notation
Full Lyrics
Jesu ahụrụ m gị n'anya
Ihe niile m nwere bụ nke gị
Nke gị ka m bụ, 'ke gị ka m bụ
Chọrọ ịbụ oh, were m mee ihe dị gị mma
Oh Sakramenti dịkasịrị nsọ
Sakramenti bụ Chukwu n'onwe ya
Ekele niile na nsọpụrụ niile
Dịrị gị ebebe
Amen