OTU UBOCHI NA BE GI KA MMA by Ezeh, J.O. Eze — Lyrics

Ezeh, J.O. Eze Igbo Entrance songs Communion Hymns Hymns Responsorial Psalms Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Otu ụbọchị na be gị ka mma Otu ụbọchị na be gị ka mma Ka mma karịa nnu nnu REFRAIN Ka m si hụ ụlọ gị na mma Ka m si hụ ụlọ gị n'anya dimkpa Ka m kpuru abụọ si achọ gị Si achọ gị VERSE 1 Ka m si hụ ụlọ gị n'anya Chukwu nke igwe ndụ agwụ Ka mkpụrụ obi m si achọ Naagụụ m maka ụlọ nke Chukwu Mkpụrụ obi m na ahụ m Naekweere Chukwu dị ndụ VERSE 2 Eloke achọlago amụ ya Ayorọ achọlago akwụ maka ụmụ ya N'ebe alta gị Chukwu nke igwe ndị agha Eze m na Chukwu m VERSE 3 Nke obi bi na be gị Nwe ike ịto gị ụbọchị niile Aṅụrị bụ n'ike n'eli je izipu ni Nye ha ọtọ chiobi iji ga n'ihu VERSE 4 Otu ụbọchị na be gị ka mma Ka mma karịa nnu ụbọchị abụọ na ogu iri n'ebe ọzọ Sọsọ ikuzu n'ọnụ ụzọ ụlọ Chukwu ka m achọ Ihi n'ọtụtụ n'ụlọ ajọ mmadụ

Download the sheet music

OTU UBOCHI NA BE GI KA MMA

OTU UBOCHI NA BE GI KA MMA

By Ezeh, J.O. Eze
Solfa
Igbo
2 pages
3 Downloads
Entrance songs Communion Hymns Hymns Responsorial Psalms
0 0

More lyrics you may want