OTITO by Nwandu Ifeanyi — Lyrics

Nwandu Ifeanyi Igbo Gloria Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Otito diri Chineke n'elu kachasie Udo diri ndi mmadu ndi ha na so Chukwu. VERSE 1 Anyi e too gi Anyi e kpuo isiala nye gi Anyi a ja gi mma Anyi e nye gi ekele n'ihi nnukwu ebube gi. VERSE 2 Dinwenu anyi Chineke nna nke puru ime ihe nile Dinwenu anyi nwa okpara otu onye, Jesu Kristi. VERSE 3 Dinwenu anyi Chineke, nwa aturu nke Chineke, nwa nke nna Gi onye naekpochapu njo nke uwa, mee anyi ebere Gi onye naekpochapu njo nke uwa, nara aririo anyi Gi onye naano n'aka nri nna, mee anyi ebere. VERSE 4 N'ihi na so gi bu onye di nso So gi bu dinwenu, so gi kachasi elu, Jesu Kristi Ime mmuo nso n'ebube Chineke nna. Amen. CODA Amen, Amen, Amen.

Download the sheet music

OTITO

OTITO

By Nwandu Ifeanyi
Solfa
Igbo
2 pages
0 Downloads
Gloria
0 0

More lyrics you may want