Full Lyrics
REFRAIN
Otito dịrị Nna dịrị
Otito dịrị Onye nwe anyị Chukwu
Otito dịrị Nna dịrị Ya
Eze ụwa nile.
VERSE 1
Nna bụ Onye ukwu
Onye j'ike nile
Otito dịrị Ya
Eze ụwa nile.
VERSE 2
Ọ nyere anyị ụbọchị taa
K'anyị ṅụrịba
Otito dịrị Ya
Eze ụwa nile.
VERSE 3
Nna juru n'afọma
Afọma Ya enweghị ube.