Full Lyrics
CHORUS
Otito diri Chukwu n'elu kachelu n'uwa udo dirindi nwer'obi oma
VERSE 1
Anyiaja Gimma anyia gozie Gi anyiesekpuoro Gi anyie too Gi Anyiekele Gi n'ihi nnukwuebube Gi Oseburuwa Chukwu Eze nke eluigwe
VERSE 2
ChukwuNna jiike niile Dinwenu Jesu Kristi sootu nwa Chineke muru, Dinwenu Chukwu, Nwaaturu, Nwaturu nke Chineke, Nwa nke Nna.
VERSE 3
Gionye nekpochapu njo nk'uwa mee er'anyie bere Gionye nekpochapu njo nk'uwa nara aririoanyi. Gionye no n'akanri, n'akanri nke Nna, meer'anyie bere.
VERSE 4
N'ihina so Gi, so Gi, so Gi di nso, so Gi bu Dinwenu so Gi Jesu Kristi, kachasielu, Gi na Mmuo nso n'ebube Chukwu Nna.
VERSE 5
Amen Amen Amen Amen.