Full Lyrics
SOLO
Otito diri Chineke n'elu kasielu.
CHORUS
Otito diri Chineke, diri Chineke n'elu kasielu.
VERSE 1
N'uwa udo diri nd'ihe ha na aso Chineke.
Anyi etoo gi, anyi esekpuoro gi,
Anyi edoo gi ebube, anyi na ekele gi.
N'ihi nnukwu ebube gi Oseburuwa Chukwu,
Eze nke eligwe, Chukwu Nna ji ike nile.
VERSE 2
Onyenw'anyi Jesu Kristi, so otu nwa Chineke muru.
Dinwenu anyi bu Chukwu, nw'aturu nke Chukwu.
VERSE 3
Nwa nke Nna, Nwa nke Nna,
Onye n'ekpochapu njo nk'uwa,
Mee r'anyi, mee r'anyi, mee r'anyi ebere.
Nara aririo anyi.
Onye no n'aka nri Nna,
Mee r'anyi, mee r'anyi, mee r'anyi ebere.
N'ihi na so ngi di aso.
So so ngi bu Dinwenu.
CODA
So ngi O Jesu Kristi kacha di elu, kacha di elu.
Nyere Muo Nso n'ebube Chukwu Nna.
Amen, Amen.