OTITO DIRI CHINEKE (GLORIA) by Ifeanyi Nwaiwu — Lyrics

Ifeanyi Nwaiwu Igbo Gloria Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Otito diri Chineke n'elu kacha sie n'uwa udo diri ndi mmadu ndi ihe ha na so chukwu VERSE 1 Anyie too gi anyie kwupu t'oruoma gi anyie sekpu oro gi anyie doo gi ebube Anyie kele gi ni hin nukwu bube gi Osebuluwa chukwu otito diri chineke VERSE 2 Eze eluigwe chukwu nna jikeni le onye nwe anyi jesu kristi s'otu nwa chineke nwa dinwenu nyibu nwa aturu nke chineke nwa nke nna otito diri chineke VERSE 3 Onye na kpocha pu njo njo nk'uwa meera anyi ebere Onye na kpocha pu njo njo nk'uwa nara rioo anyi otito diri chineke VERSE 4 Onye na no n'aka nri nna meera anyi ebere nihi na so gi di aso so gi bu dinwenu so gi bu jesu kristi kacha di elu nyere mmuo nso n'ebube chukwu nna otito diri chineke CODA Amen, Amen, Amen.

Download the sheet music

OTITO DIRI CHINEKE (GLORIA)

OTITO DIRI CHINEKE (GLORIA)

By Ifeanyi Nwaiwu
Solfa
Igbo
3 pages
3 Downloads
Gloria
0 0

More lyrics you may want