MISSA IFUNANYA - OTITO DIRI CHINEKE by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Gloria Vernacular Masses Liturgical music Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Otito diri Chineke n'elu kach'elu. N'uwa udo diiri ndi mmadu ndi nwere obioma. VERSE 1 Anyi ajaa Gi nma, anyi agozie Gi. Anyi esekpuoro Gi, anyi etoo Gi. Anyi ekelee Gi n'ihi nnukwu ebube Gi. VERSE 2 Oseb'ruwa, Chukwu, Eze nke eligwe. Chukwu Nna, onye ji ike niile. VERSE 3 Dinwenu Jesu Kristi, s'otu Nwa Chineke muru. Dinwenu Chukwu. Nwaturu nke Chineke, Nwa nke Nna. VERSE 4 Gi Onye n'ekpochapu njo nk'uwa, nar' aririo anyi. Gi Onye no n'aka nri Nna, mee r'anyi ebere. VERSE 5 N'ihi na so Gi diNso, so Gi bu Dinwenu. So Gi, Jesu Kristi, kacha di elu, Gi na MuoNso, N'ebube Chineke Nna. AMEN Amen, Amen, Amen. Amen, Amen, Amen.

Download the sheet music

MISSA IFUNANYA - OTITO DIRI CHINEKE

MISSA IFUNANYA - OTITO DIRI CHINEKE

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
2 pages
5 Downloads
Gloria Vernacular Masses Liturgical music
0 0

More lyrics you may want